Drops
Droplets
Scripts
Languages
Blog
Kahoot!
Business
Gift Drops
Home
/
Igbo to American English
/
Ikwu maka oge
Words for "Ikwu maka oge" in American English
Learn the most common words for "Ikwu maka oge" in American English. Click on a word for more information and translations.
Igbo
American English
Kedu ihe na-akụ?
What time is it?
Kedu oge ọ ga-abụ?
At what time?
Ọ bụ ma o jiri ọkara gafee elekere asatọ nke ụtụtụ.
It's at 8.30 am.
Kedu mgbe bụ ncheta ọmụmụ gị?
When is your birthday?
Ncheta ọmụmụ m bụ n'ụbọchị iri abụọ na otu nke ọnwa Mee.
My birthday is on May 21st.
Kedu oge ọ na-ewe?
How long does it take?
Ọ na-ewe awa atọ na nkeji iri ise na ise.
It takes 3 hours and 55 minutes.
Ọ kụọla elekere atọ.
It's 3 o'clock.
Ana m agba ọsọ kwa ụbọchị Mọnde ọbụla.
I go running on Mondays.
Ana m arụ ọrụ n'izu a.
I am working this week.
Ana m ahụ nne m na nna m n'ọnwa ọbụla.
I see my parents every month.
Ana m aga Ịtali n'afọ a.
I am going to Italy this year in August.
Taa bụ ụbọchị nke atọ n'ime ọnwa Ọgọstụ, 2016.
Today is August 3, 2016.
Related topics
Ụbọchị ndị dị n'izu
Ọnwa ndị dị n;afọ
Ịgụ oge
Nkebi ụbọchị ga